Ndị Ikpe 6:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Jehova wee wụkwasị Gidiọn mmụọ ya,+ ya afụọ opi.+ Ndị Abi-iza+ wee zukọta n’ebe ọ nọ ka ha nyere ya aka. Ndị Ikpe 15:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mgbe o rutere Lihaị, ndị Filistia tiri mkpu ọṅụ mgbe ha hụrụ ya. Mmụọ Jehova wee mee ka ọ dị ike,+ ụdọ ndị ahụ e kere ya n’aka adịzie ka eriri ákwà linin a ṅara n’ọkụ, agbụ e kere ya n’aka wee dapụsịa.+
34 Jehova wee wụkwasị Gidiọn mmụọ ya,+ ya afụọ opi.+ Ndị Abi-iza+ wee zukọta n’ebe ọ nọ ka ha nyere ya aka.
14 Mgbe o rutere Lihaị, ndị Filistia tiri mkpu ọṅụ mgbe ha hụrụ ya. Mmụọ Jehova wee mee ka ọ dị ike,+ ụdọ ndị ahụ e kere ya n’aka adịzie ka eriri ákwà linin a ṅara n’ọkụ, agbụ e kere ya n’aka wee dapụsịa.+