Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Rut 4:22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 Obed amụọ Jesi;+ Jesi amụọ Devid.+

  • 1 Samuel 16:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 N’ikpeazụ, Jehova gwara Samuel, sị: “Olee mgbe obi ga-akwụsị ịjọ gị njọ maka Sọl,+ n’ihi na m jụla ya ka ọ gharazie ịbụ eze Izrel?+ Were otu mpi, gbajuo ya mmanụ+ gawa na nke Jesi+ onye Betlehem, n’ihi na ahọrọla m otu n’ime ụmụ ya ndị nwoke ka ọ bụrụ eze.”+

  • 1 Ihe E Mere 2:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Jesi amụọ Elayab bụ́ ọkpara ya, na Abinadab+ nwa ya nke abụọ, Shimia nwa ya nke atọ,+

  • 1 Ihe E Mere 2:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Ozem nwa ya nke isii, na Devid+ nwa ya nke asaa.

  • Matiu 1:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  6 Jesi mụrụ Eze Devid.+

      Devid mụrụ Solomọn,+ onye nwunye Yuraya mụụrụ ya.

  • Luk 3:23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 Jizọs+ dị ihe dị ka afọ iri atọ+ mgbe o bidoro ozi ya. Dị ka ndị mmadụ chere, ọ bụ

      nwa Josef,+

      nwa Hilaị,

  • Luk 3:32
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 32 nwa Jesi,+

      nwa Obed,+

      nwa Boaz,+

      nwa Salmọn,+

      nwa Nashọn,+

  • Ọrụ Ndịozi 13:22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 Mgbe ọ kwụsịrị ya ịbụ eze, o mere ka Devid bụrụ eze ha.+ O kwuru banyere ya, sị: ‘Ahọrọla m Devid nwa Jesi,+ nwoke obi m nabatara.+ Ọ ga-eme ihe niile m na-achọ.’

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya