1 Samuel 2:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 N’oge ahụ niile, nwata ahụ bụ́ Samuel nọ na-eto, ihe ya ana-amasịkwa ma Jehova ma ndị mmadụ.+ 1 Samuel 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Samuel nọ na-eto. Jehova nọnyeere ya,+ meekwa ka ihe niile Samuel kwuru mezuo.