1 Samuel 2:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehova chetakwara Hana, ya amụọ ụmụ+ nwoke atọ ọzọ na ụmụ nwaanyị abụọ. Samuel nọkwa na-eto, ihe ya ana-amasị Jehova.+
21 Jehova chetakwara Hana, ya amụọ ụmụ+ nwoke atọ ọzọ na ụmụ nwaanyị abụọ. Samuel nọkwa na-eto, ihe ya ana-amasị Jehova.+