Ọnụ Ọgụgụ 24:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mgbe ọ hụrụ ndị Kenaịt,+ o kwukwara, sị: “Ahụ́ ruru gị ala n’ebe i bi, a rụkwara ụlọ gị n’elu nnukwu nkume. 1 Samuel 15:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Sọl gwaziri ndị Kenaịt,+ sị: “Sinụ n’obodo ndị Amalek pụọ, ka m ghara ikpochapụ unu na ha.+ Unu gosiri ndị Izrel niile na unu hụrụ ha n’anya,*+ meekwara ha ebere mgbe ha si Ijipt na-apụta.” Ndị Kenaịt wee si n’obodo ndị Amalek pụọ.
21 Mgbe ọ hụrụ ndị Kenaịt,+ o kwukwara, sị: “Ahụ́ ruru gị ala n’ebe i bi, a rụkwara ụlọ gị n’elu nnukwu nkume.
6 Sọl gwaziri ndị Kenaịt,+ sị: “Sinụ n’obodo ndị Amalek pụọ, ka m ghara ikpochapụ unu na ha.+ Unu gosiri ndị Izrel niile na unu hụrụ ha n’anya,*+ meekwara ha ebere mgbe ha si Ijipt na-apụta.” Ndị Kenaịt wee si n’obodo ndị Amalek pụọ.