-
1 Samuel 27:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 N’ihi ya, Ekish na-ekweta ihe Devid na-ekwu, na-agwa onwe ya, sị: “N’eziokwu, ndị Izrel, bụ́ ndị nke ya, ga-akpọzi ya asị. N’ihi ya, ọ gaghịzi akwụsị ịna-ejere m ozi.”
-