1 Ihe E Mere 19:14, 15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Joab na ndị ya na ha so gaziri lụso ndị Siria agha, merie ha, ha agbaa ọsọ.+ 15 Mgbe ndị Amọn hụrụ na ndị Siria agbaala ọsọ, hanwa gbakwara ọsọ n’ihi Abishaị nwanne Joab, laghachi n’obodo ha. Mgbe agha ahụ biri, Joab lọtara Jeruselem.
14 Joab na ndị ya na ha so gaziri lụso ndị Siria agha, merie ha, ha agbaa ọsọ.+ 15 Mgbe ndị Amọn hụrụ na ndị Siria agbaala ọsọ, hanwa gbakwara ọsọ n’ihi Abishaị nwanne Joab, laghachi n’obodo ha. Mgbe agha ahụ biri, Joab lọtara Jeruselem.