4 Ndị Izrel merikwara ebe Ọg+ eze Beshan na-achị. Eze Ọg so ná ndị fọrọ ná ndị Refeyim,+ ndị biri n’Ashtarọt na Edraị. 5 Ọ chịrị obodo ndị dị malite n’ebe Ugwu Hemọn nakwa Saleka nakwa Beshan niile,+ ruo n’ókè ndị Geshọ na ndị Meakat,+ na ọkara Gilied, ruokwa n’ókè ebe Saịhọn eze Heshbọn chịrị.+