-
2 Samuel 14:1-3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Joab nwa Zeruya+ chọpụtakwara na ọ na-agụsi eze ike ịhụ Absalọm.+ 2 N’ihi ya, Joab ziri ozi ka a gaa kpọọrọ ya otu nwaanyị onye Tekoa+ dị akọ. Mgbe ọ bịara, ya asị ya: “Biko, mewe ka onye na-eru uju, yirikwa ákwà iru uju, etekwala mmanụ.+ Mewe ka nwaanyị na-eru uju kemgbe. 3 Gakwuru eze, lekwa lekwa ihe ị ga-agwa ya.” Joab wee gwa ya ihe ọ ga-ekwu.*
-