1 Samuel 15:27, 28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ka Samuel na-atụgharị ịla, Sọl jidere ya n’ala ala uwe ya na-enweghị aka, uwe ahụ adọkapụ. 28 Samuel asị ya: “Jehova anapụla gị ọchịchị Izrel taa otú a i si dọkapụ uwe a. Ọ ga-enyekwa ya onye ka gị mma.+ Abụ Ọma 78:70 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 70 Ọ họọrọ ohu ya bụ́ Devid,+O sikwa n’ogige anụ ụlọ kpọrọ ya,+ Abụ Ọma 89:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ahọrọla m Devid ohu m.+ Ejirila m mmanụ m dị nsọ tee ya mmanụ.+
27 Ka Samuel na-atụgharị ịla, Sọl jidere ya n’ala ala uwe ya na-enweghị aka, uwe ahụ adọkapụ. 28 Samuel asị ya: “Jehova anapụla gị ọchịchị Izrel taa otú a i si dọkapụ uwe a. Ọ ga-enyekwa ya onye ka gị mma.+
70 Ọ họọrọ ohu ya bụ́ Devid,+O sikwa n’ogige anụ ụlọ kpọrọ ya,+ Abụ Ọma 89:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ahọrọla m Devid ohu m.+ Ejirila m mmanụ m dị nsọ tee ya mmanụ.+