1 Samuel 14:50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 Aha nwunye Sọl bụ Ahinoam, nwa Ahimaz. Aha onyeisi ndị agha ya bụ Abna,+ nwa Nee, nwanne nna Sọl. 2 Samuel 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma Abna+ nwa Nee, bụ́ onyeisi ndị agha Sọl, kpọọrọ Ish-boshet+ nwa Sọl gaa Mahaneyim,+ 2 Samuel 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ozugbo ahụ, Abna ziri ndị gakwuuru Devid ma gwa ya na Abna sịrị: “Ònyedị nwe ala a? Ka mụ na gị gbaa ndụ. M ga-emekwa ihe ọ bụla m nwere ike ime ka ndị Izrel niile dụnyere gị úkwù.”+
12 Ozugbo ahụ, Abna ziri ndị gakwuuru Devid ma gwa ya na Abna sịrị: “Ònyedị nwe ala a? Ka mụ na gị gbaa ndụ. M ga-emekwa ihe ọ bụla m nwere ike ime ka ndị Izrel niile dụnyere gị úkwù.”+