2 Samuel 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Abna wee zigara Devid ndị ozi ozugbo, sị: “Ònye nwe ala a?” o wee sịkwa: “Ka mụ na gị gbaa ndụ, lee! aka m ga-akwado gị wee mee ka Izrel dum dịnyere gị.”+
12 Abna wee zigara Devid ndị ozi ozugbo, sị: “Ònye nwe ala a?” o wee sịkwa: “Ka mụ na gị gbaa ndụ, lee! aka m ga-akwado gị wee mee ka Izrel dum dịnyere gị.”+