2 Samuel 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ozugbo ahụ, Abna ziri ndị gakwuuru Devid ma gwa ya na Abna sịrị: “Ònyedị nwe ala a? Ka mụ na gị gbaa ndụ. M ga-emekwa ihe ọ bụla m nwere ike ime ka ndị Izrel niile dụnyere gị úkwù.”+
12 Ozugbo ahụ, Abna ziri ndị gakwuuru Devid ma gwa ya na Abna sịrị: “Ònyedị nwe ala a? Ka mụ na gị gbaa ndụ. M ga-emekwa ihe ọ bụla m nwere ike ime ka ndị Izrel niile dụnyere gị úkwù.”+