Ọpụpụ 40:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “N’abalị mbụ n’ọnwa mbụ, ị ga-ama ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute.+ 2 Ihe E Mere 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Solomọn wee si n’ebe dị elu dị na Gibiọn,+ ebe ụlọikwuu nzute dị, lọta Jeruselem. Ọ nọkwa na-achị Izrel.
13 Solomọn wee si n’ebe dị elu dị na Gibiọn,+ ebe ụlọikwuu nzute dị, lọta Jeruselem. Ọ nọkwa na-achị Izrel.