Jems 5:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi ya, na-ekwupụtaranụ ibe unu mmehie unu,+ na-ekpekwaranụ ibe unu ekpere ka Chineke gwọọ unu. Ekpere onye ezi omume na-ekpesi ike na-akpa ezigbo ike.+
16 N’ihi ya, na-ekwupụtaranụ ibe unu mmehie unu,+ na-ekpekwaranụ ibe unu ekpere ka Chineke gwọọ unu. Ekpere onye ezi omume na-ekpesi ike na-akpa ezigbo ike.+