-
2 Ndị Eze 2:15, 16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Mgbe ụmụ ndị amụma, ndị nọ na Jeriko, hụrụ ya n’ebe dịtụ anya, ha sịrị: “Mmụọ Ịlaịja adakwasịla Ịlaịsha.”+ Ha gakwara zute ya ma kpọọrọ ya isiala. 16 Ha gwara ya, sị: “E nwere mmadụ iri ise gbasiri ike, ha na ndị ohu gị nọ. Biko, ka ha gaa chọọ nna gị ukwu. O nwere ike ịbụ na mmụọ* Jehova ebuliela ya, buga ya n’otu ugwu ma ọ bụ buda ya n’otu ndagwurugwu.”+ Ma ọ sịrị: “Unu ezigala ha.”
-