21 Unu ekwesịghị ịna-aṅụ ihe dị n’iko Jehova* na-aṅụkwa ihe dị n’iko ndị mmụọ ọjọọ. Unu ekwesịghịkwa ịna-eri ihe dị na “tebụl Jehova”*+ na-erikwa ihe dị na tebụl ndị mmụọ ọjọọ.
14 Unu na ndị na-ekweghị ekwe ekekọtala onwe unu,+ n’ihi na unu na ha abụghị otu. Gịnị jikọrọ ezi omume na mmebi iwu?+ Gịnịkwa jikọrọ ìhè na ọchịchịrị?+15 Olee otú Kraịst na Bilial* ga-esi nwee otu olu?+ Gịnịkwa jikọrọ onye kwere ekwe* na onye na-ekweghị ekwe?+