-
Ọrụ Ndịozi 20:9, 10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ma mgbe Pọl nọ na-ekwu okwu, ezigbo ụra buuru otu nwa okorobịa aha ya bụ Yutikọs, onye nọ ọdụ na windo. Ọ nọ na-ehi ụra a si n’ụlọ elu ha nọ daa. O si n’okpukpu nke atọ* daa. Mgbe ndị mmadụ na-erula ebe ọ dara, ya abụrụ na ọ nwụọla. 10 Ma Pọl gbadara n’ala, hulata, makụọ ya+ wee sị: “Unu esogbuzila onwe unu, n’ihi na ọ dị ndụ.”*+
-