Ọpụpụ 17:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Dee ihe a n’akwụkwọ ka e wee na-echeta ya, kwughachikwa ya ka Joshụa nụ ya, ‘M ga-ehichapụ ihe niile e nwere ike iji cheta Amalek n’ụwa.’”*+ Ọpụpụ 17:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 sị: “Ebe ọ bụ na aka ndị Amalek na-emegide ocheeze Jaa,+ Jehova ga-alụso ha agha n’ọgbọ ha niile.”+ 1 Samuel 15:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe ha pụrụ, Sọl gburu ndị Amalek+ malite na Havila+ ruo na Shọọ+ nke dị nso n’Ijipt.
14 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Dee ihe a n’akwụkwọ ka e wee na-echeta ya, kwughachikwa ya ka Joshụa nụ ya, ‘M ga-ehichapụ ihe niile e nwere ike iji cheta Amalek n’ụwa.’”*+
16 sị: “Ebe ọ bụ na aka ndị Amalek na-emegide ocheeze Jaa,+ Jehova ga-alụso ha agha n’ọgbọ ha niile.”+