-
Ndị Ikpe 16:23, 24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Ndị isi ndị Filistia zukọtara ka ha chụọrọ chi ha bụ́ Degọn+ nnukwu àjà nakwa ka ha mee ememme, n’ihi na ha nọ na-asị: “Chi anyị enyefeela Samsịn onye iro anyị n’aka anyị!” 24 Mgbe ha hụrụ Samsịn, ha toro chi ha, sị: “Chi anyị enyefeela onye iro anyị n’aka anyị, onye mebisịrị ala anyị+ ma gbuo ọtụtụ n’ime anyị.”+
-