Abụ Ọma 68:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ndị eze ga-ewetara gị onyinye+Maka ụlọ nsọ gị nke dị na Jeruselem.+