10 O bunyeziri eze otu narị talent* ọlaedo na iri abụọ (120), mmanụ balsam karịrị akarị,+ na nkume ndị dị oké ọnụ.*+ O nweghị mgbe ọzọ e buteere Eze Solomọn mmanụ balsam há ka nke ahụ eze nwaanyị Shiba buteere ya.
23 Ọtụtụ ndị wetaara Jehova onyinye na Jeruselem, wetakwara Hezekaya eze Juda+ ihe ndị bara ezigbo uru. Mgbe ihe a niile mechara, mba niile bịaziri na-akwanyere ya ezigbo ùgwù.