1 Ihe E Mere 15:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Devid gwakwara ndị isi ndị Livaị ka ha họpụta ụmụnne ha ndị na-abụ abụ ka ha jiri ọṅụ na-abụ abụ mgbe ngwá egwú ndị a ga na-ada: ụbọ akwara,+ une, na ájà.+ 1 Ihe E Mere 15:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 A bịa ná ndị na-abụ abụ, Himan,+ Esaf,+ na Itan ga na-akụ ájà+ e ji ọla kọpa rụọ.
16 Devid gwakwara ndị isi ndị Livaị ka ha họpụta ụmụnne ha ndị na-abụ abụ ka ha jiri ọṅụ na-abụ abụ mgbe ngwá egwú ndị a ga na-ada: ụbọ akwara,+ une, na ájà.+