Jenesis 49:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mkpanaka eze agaghị apụ apụ na Juda,+ mkpara onye na-achị achị agaghịkwa apụ n’agbata ụkwụ ya, ruo mgbe Shaịlo* ga-abịa.+ Ọ* bụ ya ka mba dị iche iche ga-erubere isi.+ 1 Ihe E Mere 5:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ bụ eziokwu na Juda+ kacha ụmụnne ya niile, nakwa na ọ bụ onye si n’ezinụlọ ya ga-abụ onye ndú,+ ọ bụ Josef ka e nyere ihe ruuru ọkpara. Abụ Ọma 60:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ bụ m nwe Gilied, ọ bụkwa m nwe Manase.+ Ifrem bụ okpu m na-ekpu n’isi. Juda bụ mkpara na-egosi ikike m nwere.+
10 Mkpanaka eze agaghị apụ apụ na Juda,+ mkpara onye na-achị achị agaghịkwa apụ n’agbata ụkwụ ya, ruo mgbe Shaịlo* ga-abịa.+ Ọ* bụ ya ka mba dị iche iche ga-erubere isi.+
2 Ọ bụ eziokwu na Juda+ kacha ụmụnne ya niile, nakwa na ọ bụ onye si n’ezinụlọ ya ga-abụ onye ndú,+ ọ bụ Josef ka e nyere ihe ruuru ọkpara.
7 Ọ bụ m nwe Gilied, ọ bụkwa m nwe Manase.+ Ifrem bụ okpu m na-ekpu n’isi. Juda bụ mkpara na-egosi ikike m nwere.+