-
Joshụa 13:29-31Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
29 Mosis kenyekwara ọkara ebo Manase ala, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ 30 Ala ha ketara bụ Mahaneyim,+ Beshan niile, ebe niile Ọg eze Beshan chịrị, na obodo niile Jeya nwe,*+ ndị dị na Beshan, nakwa obodo iri isii. 31 Ọkara Gilied, na Ashtarọt na Edraị,+ bụ́ obodo ndị dị n’ebe Ọg chịrị na Beshan, ka e nyere ụmụ Mekia+ nwa Manase, ya bụ, ọkara ụmụ Mekia n’ezinụlọ n’ezinụlọ.
-