25 A dọkwasịrị Oké Osimiri ahụ n’elu oké ehi iri na abụọ+ e ji ọla kọpa kpụọ. Atọ chere ihu n’ebe ugwu, atọ echee ihu n’ebe ọdịda anyanwụ, atọ echee ihu n’ebe ndịda, atọ echeekwa ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ. Oké Osimiri ahụ dọkwa n’elu ha. Ha niile dụnyekwara úkwù n’okpuru Oké Osimiri ahụ.