-
2 Ihe E Mere 19:2, 3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Jihu+ nwa Hanenaị+ onye ọhụụ gakwuuru Eze Jehoshafat, sị ya: “Ì kwesịrị ịna-enyere ndị ajọ omume aka,+ hụkwa ndị kpọrọ Jehova asị n’anya?+ Jehova na-ewere gị iwe maka ihe a i mere. 3 Ma, e nwere ihe ndị dị mma Chineke hụrụ i mere.+ I wepụchaala ogwe osisi arụsị* n’obodo a. I kpebiekwala* ife ezi Chineke.”+
-