Nehemaya 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 nakwa akwụkwọ ozi m ga-enye Esaf, onye na-elekọta ọhịa eze, ka o bunye m osisi ndị m ga-eji rụọ ọnụ ụzọ ámá Ebe A Rụsiri Ike+ n’Ụlọ Nsọ, rụọ mgbidi obodo ahụ,+ nakwa ụlọ m ga-ebi.” Eze wee nye m ha+ n’ihi na Chineke m nọnyeere m.+
8 nakwa akwụkwọ ozi m ga-enye Esaf, onye na-elekọta ọhịa eze, ka o bunye m osisi ndị m ga-eji rụọ ọnụ ụzọ ámá Ebe A Rụsiri Ike+ n’Ụlọ Nsọ, rụọ mgbidi obodo ahụ,+ nakwa ụlọ m ga-ebi.” Eze wee nye m ha+ n’ihi na Chineke m nọnyeere m.+