Nehemaya 7:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 M họpụtaziri Hanenaị+ nwanne m ka o lekọtawa Jeruselem, ya na Hananaya onyeisi Ebe A Rụsiri Ike,+ n’ihi na Hananaya bụ nwoke a kacha tụkwasị obi. Ọ na-atụkwa egwu ezi Chineke+ karịa ọtụtụ ndị ọzọ.
2 M họpụtaziri Hanenaị+ nwanne m ka o lekọtawa Jeruselem, ya na Hananaya onyeisi Ebe A Rụsiri Ike,+ n’ihi na Hananaya bụ nwoke a kacha tụkwasị obi. Ọ na-atụkwa egwu ezi Chineke+ karịa ọtụtụ ndị ọzọ.