-
Nehemaya 8:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Nehemaya, onye bụ́ gọvanọ* n’oge ahụ, Ezra,+ onye bụ́ onye nchụàjà na odeakwụkwọ,* nakwa ndị Livaị ndị nọ na-akụziri ndị mmadụ ihe wee gwa mmadụ niile, sị: “Taa bụ ụbọchị dị nsọ n’anya Jehova bụ́ Chineke unu.+ Unu erula uju, unu ebekwala ákwá.” N’ihi na mmadụ niile nọ na-ebe ákwá mgbe ha nụrụ ihe dị n’Iwu ahụ.
-