Diuterọnọmi 33:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 O kwuru banyere Livaị, sị:+ “Tọmịm gị* na Yurim+ gị bụ nke onye na-erubere gị isi,+Onye ị nwalere na Masa.+ Gị na ya malitere ịgba mgba na mmiri Meriba,+ Diuterọnọmi 33:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ka ha kụziere Jekọb ihe i kpebiri,+Kụziekwara Izrel Iwu gị.+ Ka ha mụnyere gị insens ọkụ ka ị nụrụ ísì ya+Ma chụọkwa onyinye a na-esucha ọkụ n’àjà n’ebe ịchụàjà gị.+
8 O kwuru banyere Livaị, sị:+ “Tọmịm gị* na Yurim+ gị bụ nke onye na-erubere gị isi,+Onye ị nwalere na Masa.+ Gị na ya malitere ịgba mgba na mmiri Meriba,+ Diuterọnọmi 33:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ka ha kụziere Jekọb ihe i kpebiri,+Kụziekwara Izrel Iwu gị.+ Ka ha mụnyere gị insens ọkụ ka ị nụrụ ísì ya+Ma chụọkwa onyinye a na-esucha ọkụ n’àjà n’ebe ịchụàjà gị.+
10 Ka ha kụziere Jekọb ihe i kpebiri,+Kụziekwara Izrel Iwu gị.+ Ka ha mụnyere gị insens ọkụ ka ị nụrụ ísì ya+Ma chụọkwa onyinye a na-esucha ọkụ n’àjà n’ebe ịchụàjà gị.+