Esta 9:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ bụ ya mere ndị Juu bi n’ime ime obodo dị iche iche ji jiri abalị iri na anọ n’ọnwa Eda mere ụbọchị ịṅụrị ọṅụ, ụbọchị oriri, ụbọchị ikpori ndụ,+ na ụbọchị ha ji enyerịta ibe ha nri.+
19 Ọ bụ ya mere ndị Juu bi n’ime ime obodo dị iche iche ji jiri abalị iri na anọ n’ọnwa Eda mere ụbọchị ịṅụrị ọṅụ, ụbọchị oriri, ụbọchị ikpori ndụ,+ na ụbọchị ha ji enyerịta ibe ha nri.+