Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ezra 7:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 Ezra a hapụrụ Babịlọn. Ọ bụ odeakwụkwọ.* Ọ makwa Iwu Mosis nke ọma,*+ nke Jehova bụ́ Chineke Izrel nyere. Eze nyere Ezra ihe niile ọ rịọrọ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke ya nọnyeere ya.

  • Ezra 7:28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 O gosiri m na ọ hụrụ m n’anya* ma mee ka eze na ndị ndụmọdụ ya+ na ndị dike niile eze mere ndị isi meere m amara.+ Obi wee sie m ike n’ihi na Jehova bụ́ Chineke m nọnyeere m. M wee si ná ndị Izrel kpọkọta ndị isi ka ha soro m lawa Jeruselem.

  • Nehemaya 2:7, 8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 M wee sị eze: “Ọ bụrụ na ọ dị eze mma, ka e nye m akwụkwọ ozi ndị m ga-enye ndị gọvanọ ógbè dị n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Yufretis,*+ ka ha kwe ka m gafere ruo mgbe m ga-agaru Juda, 8 nakwa akwụkwọ ozi m ga-enye Esaf, onye na-elekọta ọhịa eze, ka o bunye m osisi ndị m ga-eji rụọ ọnụ ụzọ ámá Ebe A Rụsiri Ike+ n’Ụlọ Nsọ, rụọ mgbidi obodo ahụ,+ nakwa ụlọ m ga-ebi.” Eze wee nye m ha+ n’ihi na Chineke m nọnyeere m.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya