-
Nehemaya 8:2, 3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Ezra onye nchụàjà wee weta Iwu ahụ n’ebe ụmụ nwoke, ụmụ nwaanyị, na ndị niile nwere ike ige ntị ma ghọta ihe gbakọtara,+ n’abalị mbụ n’ọnwa nke asaa.+ 3 O wee nọrọ n’ámá dị n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri gụpụta ya+ n’ihu ụmụ nwoke, ụmụ nwaanyị, na ndị niile nwere ike ịghọta ihe, malite n’ụtụtụ ruo n’etiti ehihie. Mmadụ niile gere ntị nke ọma+ n’ihe a na-agụpụta n’akwụkwọ Iwu ahụ.
-