Malakaị 2:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Unu ga-amatazi na m nyere unu iwu a ka ọgbụgba ndụ mụ na Livaị wee dịgide.”+ Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
4 Unu ga-amatazi na m nyere unu iwu a ka ọgbụgba ndụ mụ na Livaị wee dịgide.”+ Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.