3 N’afọ nke atọ n’ọchịchị ya, o meere ndị isi ọchịchị ya niile na ndị niile na-ejere ya ozi oriri. Ndị agha Peshia+ na Midia,+ ndị a ma ama, na ndị isi nke ógbè* dị iche iche bịakwara oriri ahụ.
15 N’ikpeazụ, ha nuuru n’ìgwè bịakwute eze. Ha sịrị eze: “Eze, chetakwa na iwu ndị Midia na ndị Peshia kwuru na a gaghị agbanwe iwu ọ bụla eze tiri agbanwe.”+