Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ilu 14:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 Onye ma ihe na-akpachapụ anya, ọ naghịkwa etinye aka n’ihe ọjọọ.

      Ma onye nzuzu anaghị akpachapụ anya,* ọ tụkwasịkwara onwe ya obi.

  • Ilu 28:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Onye na-akpachapụ anya* mgbe niile na-enwe obi ụtọ,

      Ma onye na-akpọchi obi ya ga-adaba ná nsogbu.+

  • Aịzaya 30:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 30 Jehova kwuru, sị: “Ụmụ dị isi ike ga-ata ahụhụ.+

      Ha na-eme uche ha, ọ bụghị nke m.+

      Ha na ibe ha na-agbakọ aka eme ihe,* ma ọ bụghị mmụọ m na-edu ha.

      Ha si otú a na-eme mmehie n’elu nke ha mere eme.

  • Daniel 5:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Eze, Chineke Onye Kacha Elu nyere Nebukadneza nna gị* alaeze a, mee ka ọ bụrụ onye ukwu na onye a na-akwanyere ùgwù na onye a na-asọpụrụ.+

  • Daniel 5:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Ma mgbe ọ dịwara mpako, ya akpọchiekwa obi ya, o buliri onwe ya elu,+ e wee chụtuo ya n’ocheeze ya, n’alaeze ya. A kpụkwara ùgwù ya n’ala.

  • Zekaraya 7:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Ha mere ka obi ha sie ike ka dayamọnd.*+ Ha erubeghị isi n’iwu* nakwa n’okwu Jehova nke ụsụụ ndị agha ji mmụọ ya mee ka ndị amụma oge mbụ kwuo.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha wee wee oké iwe.”+

  • Ndị Rom 2:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 Ma ebe ọ bụ na ị na-eme isi ike ma jụ ichegharị, ihe a ị na-eme ga-eme ka Chineke wesa gị iwe n’ụbọchị iwe ya nakwa n’ụbọchị ọ ga-eme ka a mata ikpe ya ziri ezi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya