Job 8:13, 14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọ bụ ihe a ga-eme ndị niile na-echefu Chineke,N’ihi na ihe onye na-anaghị asọpụrụ Chineke* na-ele anya ya agaghị enwe isi,14 Bụ́ onye chekwubere ihe na-enweghị isi,Onye tụkwasịkwara obi n’ihe na-esighị ike ka ọnyà* ududo. Job 18:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’eziokwu, a ga-emenyụ ọkụ onye ajọ omume,Ire ọkụ ya agaghịkwa enwu.+ Job 18:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 A ga-esi n’ụlọikwuu ya, bụ́ ebe obi ruru ya ala, kpụpụta ya+Kpọgara ya eze kacha emenye mmadụ ụjọ.*
13 Ọ bụ ihe a ga-eme ndị niile na-echefu Chineke,N’ihi na ihe onye na-anaghị asọpụrụ Chineke* na-ele anya ya agaghị enwe isi,14 Bụ́ onye chekwubere ihe na-enweghị isi,Onye tụkwasịkwara obi n’ihe na-esighị ike ka ọnyà* ududo.
14 A ga-esi n’ụlọikwuu ya, bụ́ ebe obi ruru ya ala, kpụpụta ya+Kpọgara ya eze kacha emenye mmadụ ụjọ.*