Job 8:13, 14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọ bụ ihe a ga-eme ndị niile na-echefu Chineke,N’ihi na ihe onye na-anaghị asọpụrụ Chineke* na-ele anya ya agaghị enwe isi,14 Bụ́ onye chekwubere ihe na-enweghị isi,Onye tụkwasịkwara obi n’ihe na-esighị ike ka ọnyà* ududo. Job 11:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma anya ndị ajọ omume agaghị ahụ ụzọ. Ha agaghị ahụ ebe ha ga-agbaga ka e chebe ha. Naanị olileanya ha ga-enwe bụ ọnwụ.”+
13 Ọ bụ ihe a ga-eme ndị niile na-echefu Chineke,N’ihi na ihe onye na-anaghị asọpụrụ Chineke* na-ele anya ya agaghị enwe isi,14 Bụ́ onye chekwubere ihe na-enweghị isi,Onye tụkwasịkwara obi n’ihe na-esighị ike ka ọnyà* ududo.
20 Ma anya ndị ajọ omume agaghị ahụ ụzọ. Ha agaghị ahụ ebe ha ga-agbaga ka e chebe ha. Naanị olileanya ha ga-enwe bụ ọnwụ.”+