Job 25:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Oleezi otú mmadụ efu ga-esi bụrụ onye ezi omume n’anya Chineke,+Ma ọ bụ, olee otú onye nwaanyị mụrụ ga-esi bụrụ onye aka ya dị ọcha?+
4 Oleezi otú mmadụ efu ga-esi bụrụ onye ezi omume n’anya Chineke,+Ma ọ bụ, olee otú onye nwaanyị mụrụ ga-esi bụrụ onye aka ya dị ọcha?+