Job 15:14, 15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Gịnị ka mmadụ efu bụ nke mere aka ya ga-eji dị ọcha? Oleekwa otú onye ọ bụla nwaanyị mụrụ ga-esi bụrụ onye ezi omume?+ 15 Lee, ọ tụkwasịghị ndị nsọ ya obi,Eluigwe adịghịdị ọcha n’anya ya,+
14 Gịnị ka mmadụ efu bụ nke mere aka ya ga-eji dị ọcha? Oleekwa otú onye ọ bụla nwaanyị mụrụ ga-esi bụrụ onye ezi omume?+ 15 Lee, ọ tụkwasịghị ndị nsọ ya obi,Eluigwe adịghịdị ọcha n’anya ya,+