Abụ Ọma 24:3, 4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ònye nwere ike ịrịgo n’ugwu Jehova?+ Ònyekwa nwere ike iguzo n’ebe nsọ ya? 4 Ọ bụ onye ọ bụla aka ya dị ọcha, onye obi ya dịkwa ọcha,+Onye na-anaghị eji m* aṅụ iyi ụgha,Onye na-anaghịkwa aṅụ iyi ka ọ ghọgbuo ndị ọzọ.+ Abụ Ọma 84:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị ị bụ ike ha na-enwe obi ụtọ,+Ya bụ, ndị ọ na-agụ agụụ ka ha nọrọ n’ụzọ e si aga n’ụlọ gị. Abụ Ọma 84:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha ga na-aga ebe ha na-aga, ma ike agaghị agwụ ha.+ Onye ọ bụla n’ime ha na-abịa n’ihu Chineke n’ime Zayọn.
3 Ònye nwere ike ịrịgo n’ugwu Jehova?+ Ònyekwa nwere ike iguzo n’ebe nsọ ya? 4 Ọ bụ onye ọ bụla aka ya dị ọcha, onye obi ya dịkwa ọcha,+Onye na-anaghị eji m* aṅụ iyi ụgha,Onye na-anaghịkwa aṅụ iyi ka ọ ghọgbuo ndị ọzọ.+
7 Ha ga na-aga ebe ha na-aga, ma ike agaghị agwụ ha.+ Onye ọ bụla n’ime ha na-abịa n’ihu Chineke n’ime Zayọn.