Job 16:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ha emegheela ọnụ ha ka ha loo m.+ Ha amaala m ụra na ntì ma jiri m mee ihe ọchị. Ha agbakọtala n’ìgwè ka ha mesie m ike.+ Job 16:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ndị enyi m na-achị m ọchị+Mgbe m na-ebesara Chineke ákwá.*+ Job 17:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị na-akwa mmadụ emo gbara m gburugburu,+Anya m na-elekwa otú ha si enupụ isi. Ndị Hibru 11:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 A nwakwara ndị ọzọ mgbe e ji ha mee ihe ọchị ma pịa ha ihe. N’eziokwu, e mere ha nke ka njọ. E kere ha agbụ,+ tụọkwa ha mkpọrọ.+
10 Ha emegheela ọnụ ha ka ha loo m.+ Ha amaala m ụra na ntì ma jiri m mee ihe ọchị. Ha agbakọtala n’ìgwè ka ha mesie m ike.+
36 A nwakwara ndị ọzọ mgbe e ji ha mee ihe ọchị ma pịa ha ihe. N’eziokwu, e mere ha nke ka njọ. E kere ha agbụ,+ tụọkwa ha mkpọrọ.+