Ilu 17:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 A na-eji ite na ọkụ anụcha ọlaọcha na ọlaedo,+Ma, ọ bụ Jehova na-enyocha obi.+ Malakaị 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ ga-anọdụkwa ka onye na-anụcha ihe na onye na-asacha ọlaọcha.+ Ọ ga-asacha ụmụ Livaị. Ọ ga-anụcha ha ka ọlaedo, nụchaakwa ha ka ọlaọcha. Ha ga-abụzi ndị ezi omume ndị na-ewetara Jehova onyinye.
3 Ọ ga-anọdụkwa ka onye na-anụcha ihe na onye na-asacha ọlaọcha.+ Ọ ga-asacha ụmụ Livaị. Ọ ga-anụcha ha ka ọlaedo, nụchaakwa ha ka ọlaọcha. Ha ga-abụzi ndị ezi omume ndị na-ewetara Jehova onyinye.