Ilu 8:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na amamihe ka nkume kọral* mma. E nweghị ihe ọ bụla ọzọ bara ezigbo uru a ga-eji tụnyere ya. Ilu 20:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mmadụ nwere ike inwe ọlaedo ma ọ bụ nwee ọtụtụ nkume kọral,*Ma onye na-ekwu okwu otú gosiri na ọ ma ihe bara uru karịa.+
11 N’ihi na amamihe ka nkume kọral* mma. E nweghị ihe ọ bụla ọzọ bara ezigbo uru a ga-eji tụnyere ya.
15 Mmadụ nwere ike inwe ọlaedo ma ọ bụ nwee ọtụtụ nkume kọral,*Ma onye na-ekwu okwu otú gosiri na ọ ma ihe bara uru karịa.+