Abụ Ọma 104:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Bụ́ ebe nnụnụ na-akpa akwụ́ ha. Ụgbala ọcha*+ na-ebi n’osisi junipa. Zekaraya 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 M leliri anya hụ ụmụ nwaanyị abụọ ndị na-abịa, ha na-efekwa efe n’ikuku. Ha nwere nku yiri nku ụgbala ọcha.* Ha wee bulie ihe ahụ e ji atụ̀ ihe elu n’agbata eluigwe na ụwa.
9 M leliri anya hụ ụmụ nwaanyị abụọ ndị na-abịa, ha na-efekwa efe n’ikuku. Ha nwere nku yiri nku ụgbala ọcha.* Ha wee bulie ihe ahụ e ji atụ̀ ihe elu n’agbata eluigwe na ụwa.