Abụ Ọma 20:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ka Jehova za gị n’ụbọchị ị na-ata ahụhụ. Ka aha Chineke Jekọb chebe gị.+ Abụ Ọma 79:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Chineke, onye na-azọpụta anyị, biko, nyere anyị aka+N’ihi aha gị dị ebube. Napụta anyị ma gbaghara anyị* mmehie anyị n’ihi aha gị.+ Ilu 18:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Aha Jehova bụ ụlọ elu siri ike.+ Onye ezi omume na-agbaba na ya, e chebe ya.+
9 Chineke, onye na-azọpụta anyị, biko, nyere anyị aka+N’ihi aha gị dị ebube. Napụta anyị ma gbaghara anyị* mmehie anyị n’ihi aha gị.+