Ndị Rom 12:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ndị m hụrụ n’anya, unu abọrọla onwe unu ọbọ, kama nyenụ ọnụma* ohere;+ n’ihi na e dere, sị: “‘Ọ bụ m ga-abọ ọbọ. M ga-akwụ ụgwọ.’ Ọ bụ ihe Jehova* kwuru.”+
19 Ndị m hụrụ n’anya, unu abọrọla onwe unu ọbọ, kama nyenụ ọnụma* ohere;+ n’ihi na e dere, sị: “‘Ọ bụ m ga-abọ ọbọ. M ga-akwụ ụgwọ.’ Ọ bụ ihe Jehova* kwuru.”+