2 Samuel 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma, Devid gwara Rikab na Beana nwanne ya, bụ́ ụmụ Rimọn onye Bierọt, sị: “Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, onye napụtara m* ná nsogbu m niile,+ ma na Abụ Ọma 34:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọtụtụ nsogbu* na-abịara onye ezi omume,+Ma Jehova na-anapụta ya na ha niile.+ Abụ Ọma 37:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Ọ bụ Jehova na-azọpụta ndị ezi omume.+ Ọ bụ ebe a rụsiri ike nke ha na-agbaba n’oge ahụhụ.+
9 Ma, Devid gwara Rikab na Beana nwanne ya, bụ́ ụmụ Rimọn onye Bierọt, sị: “Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, onye napụtara m* ná nsogbu m niile,+ ma na