1 Pita 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi na anya Jehova* dị n’ebe ndị ezi omume nọ, ntị ya na-anụkwa arịrịọ ha na-arịọsi ya ike.+ Ma Jehova* na-ajụ ndị na-eme ihe ọjọọ.”+
12 N’ihi na anya Jehova* dị n’ebe ndị ezi omume nọ, ntị ya na-anụkwa arịrịọ ha na-arịọsi ya ike.+ Ma Jehova* na-ajụ ndị na-eme ihe ọjọọ.”+